Online Bible

- Reklamy -




Nehum 3:8 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

8 Ị dị mma karịa Tibs, bụ obodo dị nʼọnụ mmiri Naịl, nke mmiri gbara gburugburu? Osimiri ahụ bụ ihe o ji echebe onwe ya, mmiri ahụ bụkwa mgbidi gbara ya gburugburu.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

8 Ì di nma kari No-amon, nke bi n'etiti osimiri Nail nile, nke miri di ya buruburu; nke ékpè-ya bu oké osimiri, oké osimiri ka mb͕idi-ya sitere?

Viz kapitola kopírovat




Nehum 3:8

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy