Online Bible

- Reklamy -




Nehum 3:15 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

15 Nʼebe ahụ ka ọkụ ga-erechapụ gị, mma agha ga-egbutu gị. Ọ ga-eripịa gị dịka igurube si erichapụ ihe niile dị ya nʼihu. Ọ bụladị ma i mee onwe gị ka i hie nne dịka ụkpana, maọbụ mụbaa dịka igurube.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

15 N'ebe ahu ka ọku gēripia gi; mma-agha gēbipu gi, ọ gēripia gi dika ukpala: me onwe-gi ka i rie nne dika ukpala, me onwe-gi ka i rie nne dika igurube.

Viz kapitola kopírovat




Nehum 3:15

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy