Online Bible

- Reklamy -




Nehum 2:7 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

7 E nyela ya ka ọ bụrụ iwu na obodo a aghaghị ịbụ obodo a dọtara nʼagha. Ndị ohu ha ndị inyom so ha nʼazụ na-akwa akwa dịka nduru, na-etikwa aka nʼobi.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

7 Ekpughewo kwa Huzab, me ka ọ rigopu, ndi-orù-ya ndinyom nākwa kwa ákwá dika olu nduru, nēti obi-ha aka.

Viz kapitola kopírovat




Nehum 2:7

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy