Online Bible

- Reklamy -




Nehum 2:12 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

12 Ọdụm ahụ na-adọgbu anụ na-ezuru ụmụ ya, nke na-anyagburu nne ọdụm anụ, na-ekpoju anụ ọ dọgbutara nʼụlọ ya niile. Ebe obibi ya jupụtara nʼanụ ọ dọgburu.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

12 Ọdum nādọb͕u anu gēzuru umu-ya, ọ nātọb͕uta-kwa-ra nne-ọdum-ya nile anu, we kpojue ọb͕à-ya nile n'anu-ndọb͕u, kpoju kwa ebe-obibi-ya nile n'anu ọ dọb͕uworo.

Viz kapitola kopírovat




Nehum 2:12

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy