Online Bible

- Reklamy -




Mkpughe 2:9 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

9 Amaara m mkpagbu gị niile na ịda ogbenye gị. Ma nʼezie, ị bụ ọgaranya. Amaara m ihe banyere nkwutọ niile ndị ahụ na-akpọ onwe ha ndị Juu na-ekwutọ gị, ma ha abụghị ndị Juu, nʼezie ha bụ ụlọ nzukọ ekwensu.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

9 Amataram nkpab͕u-gi, na ob͕eye i bu (ma i bu ọgaranya), na nkwulu Chineke nke ndi nāsi na ha bu ndi-Ju, ma ha abughi, kama ha bu ulo-nzukọ Setan.

Viz kapitola kopírovat




Mkpughe 2:9

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy