Online Bible

- Reklamy -




Mkpughe 2:8 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

8 “Dee akwụkwọ nye mmụọ ozi ụlọ nzukọ dị na Smyrna, sị ya: Ihe ndị a bụ okwu ahụ bụ Mmalite na Ọgwụgwụ ihe niile. Onye nwụrụ anwụ ma dịkwa ndụ ọzọ.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

8 Dega-kwa-ra mọ-ozi nke nzukọ Kraist di na Smuana akwukwọ, si, Ihe ndia ka Ọ nēkwu, bú Onye ahu nke bu onye mbu na onye ikpe-azu, Onye ghọrọ onye nwuru anwu, we dikwa ndu:

Viz kapitola kopírovat




Mkpughe 2:8

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy