Online Bible

- Reklamy -




Mkpughe 2:5 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

5 Cheta ọnọdụ i si na ya daa. Chegharịa, mekwa ihe ndị ahụ ị na-eme na mbụ. Ọ bụrụ na i meghị otu a, aga m abịa wepụ ihe ịdọba oriọna gị site nʼọnọdụ ya.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

5 Ya mere cheta ebe i siworo dapu, gi chèghari kwa, lu kwa ọlu mbu; ma asi na i meghi otú a anamabiakute gi, M'gēwepu kwa ihe-idọba-oriọna-gi n'ọnọdu-ya, ma asi na i chègharighi.

Viz kapitola kopírovat




Mkpughe 2:5

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy