Online Bible

- Reklamy -




Mkpughe 2:11 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

11 Onye ọbụla nwere ntị ya nụrụ ihe Mmụọ Nsọ na-agwa nzukọ niile. Onye ọbụla na-emeri emeri, ọnwụ nke ugboro abụọ agaghị emekpa ya ahụ.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

11 Onye nwere nti, ya nu ihe Mọ Nsọ nāgwa nzukọ Kraist. Onye nēmeri emeri, agaghi-emejọ ya site n'ọnwu nke-abua ahu.

Viz kapitola kopírovat




Mkpughe 2:11

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy