Online Bible

- Reklamy -




Matiu 9:28 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

28 Ha sooro ya bata nʼụlọ ebe ọ nọ. Ọ jụrụ ha ajụjụ sị, “Unu kwere na m nwere ike ime ka unu hụ ụzọ?” Ha zara sị ya, “E, Onyenwe anyị, anyị kweere.”

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

28 Ma mb͕e Ọ batasiri n'ulo, ndi-ìsì ahu biakutere Ya: Jisus we si ha, Ùnu kwere na apurum ime ihe a? Ha si Ya, E, Onye-nwe-ayi.

Viz kapitola kopírovat




Matiu 9:28

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy