Matiu 9:25 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Ma mgbe achụpụsịrị igwe mmadụ ahụ, ọ banyere nʼime ụlọ, jide nwata nwanyị ahụ nʼaka, o bilie ọtọ. Viz kapitolaBible Nso25 Ma mb͕e achupuru ìgwè madu ahu, Ọ ba nime, jide ya n'aka; nwa-ab͕ọghọ ntà ahu we bilie. Viz kapitola |