Matiu 8:5 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Mgbe ọ banyere na Kapanọm, otu onye ọchịagha bịakwutere ya rịọọ ka o nyere ya aka. Viz kapitolaBible Nso5 Mb͕e Ọ batara na Kapanaum, otù ọchi-agha nāchi ọgu ndi-agha ise biakutere Ya, nāriọ Ya, Viz kapitola |