Online Bible

- Reklamy -




Matiu 8:29 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

29 Ngwangwa, ha tiri mkpu bido na-ajụ ajụjụ sị, “Gịnị ka anyị na gị nwekọrọ, gị Ọkpara Chineke? Ị gaghị echekwa eche ka oge ruo tupu ibido ịta anyị ahụhụ?”

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

29 Ma le, ha tiri nkpu, si, Gini ka ayi na Gi nwekọrọ, Gi Ọkpara Chineke? Ì biara ebe a imekpa ayi aru mb͕e oge-ayi akērughi?

Viz kapitola kopírovat




Matiu 8:29

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy