Matiu 8:25 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Ndị na-eso ụzọ ya jekwuuru ya, kpọtee ya, sị ya, “Onyenwe anyị, zọpụta anyị! Lee, na anyị nʼala nʼiyi.” Viz kapitolaBible Nso25 Ha we biakute Ya, kpọte Ya, si, Onye-nwe-ayi, zọputa ayi; ayi nāla n'iyì. Viz kapitola |