Matiu 8:21 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a21 Otu onye ọzọ nʼime ndị na-eso ụzọ ya sịrị ya, “Onyenwe m, aga m eso gị, kama kwere ka m buru ụzọ gaa lie nna m.” Viz kapitolaBible Nso21 Onye ọzọ n'etiti ndi nēso uzọ-Ya we si Ya, Onye-nwe-ayi, kwe ka m'buru uzọ je lìe nnam. Viz kapitola |