Online Bible

- Reklamy -




Matiu 7:4 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

4 Olee otu ị ga-esi gwa ya si, ‘Nwanna m, kwere ka m tụpụ gị ntakịrị ahịhịa danyere gị nʼanya,’ mgbe obodobo osisi dị gị nʼanya, nke na-adịghị ekwe gị hụzie ụzọ.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

4 Ma-ọbu ì gēsi aṅa si nwa-nna-gi, Kwe ka m'tupu irighiri ahihia ahu n'anya-gi: ma le, ntuhie ahu di n'anya nke gi?

Viz kapitola kopírovat




Matiu 7:4

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy