Online Bible

- Reklamy -




Matiu 7:22 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

22 Nʼụbọchị ahụ, ọtụtụ ndị mmadụ ga-asị m, ‘Onyenwe anyị, Onyenwe anyị, ọ bụ na anyị ejighị aha gị buo amụma, jiri aha gị chụpụ mmụọ ọjọọ, ma jirikwa aha gị ruo ọtụtụ ọrụ ebube?’

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

22 Ọtutu madu gāsim n'ubọchi ahu, Onye-nwe-ayi, Onye-nwe-ayi, àyi jiri aha-Gi bu amuma, àyi jiri kwa aha-Gi chupu ndi-mọ ọjọ, àyi jiri kwa aha-Gi lu ọtutu ọlu di ike?

Viz kapitola kopírovat




Matiu 7:22

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy