Matiu 6:8 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Unu adịla ka ha. Chetanụ na tupu unu arịọ arịrịọ ọbụla, Nna unu bi nʼeluigwe maara ihe na-akpa unu. Viz kapitolaBible Nso8 Ya mere, unu eyila ha: n'ihi na Nna-unu matara ihe nile di unu nkpà, mb͕e unu akāriọghi Ya. Viz kapitola |