Matiu 6:29 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a29 Ma asị m unu, ọ bụladị Solomọn nʼebube nke ịbụ eze ya niile, eyighị uwe ọbụla mara mma dị ka otu nʼime okoko osisi nke ọhịa ndị a. Viz kapitolaBible Nso29 ma asim unu, na ọbuná Solomon n'ebube-ya nile, eb͕okwasighi ya ákwà dika otù nime ndia. Viz kapitola |