Online Bible

- Reklamy -




Matiu 6:28 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

28 “Gịnị mekwaranụ unu ji na-anọ nʼechiche oge niile maka uwe? Leenụ okoko osisi nke ọhịa. Ha adịghị arụ ọrụ maọbụ dọgbuo onwe ha nʼọrụ.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

28 Gini mere unu nēcheb͕u kwa onwe-unu nye uwe-oyiyi? Ribanu urodi nke ubi ámá, otú ha nētó etó; ha adọb͕ughi onwe-ha n'ọlu, ha atughi kwa ogho:

Viz kapitola kopírovat




Matiu 6:28

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy