Online Bible

- Reklamy -




Matiu 6:2 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

2 “Unu afụla opi mgbe unu na-enye ndị nọ na mkpa onyinye, nʼihi na otu a ka ndị ihu abụọ na-eme nʼụlọ nzukọ na nʼokporoụzọ, ka ndị mmadụ too ha. Nʼezie, ana m agwa unu, ha anatala ụgwọ ọrụ ha nʼizuoke.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

2 Ya mere, mb͕e ọ bula i nālu ọlu ebere, afùla opì n'iru gi, ọbuná dika ndi-iru-abua nēme n'ulo-nzukọ-unu na n'uzọ-unu, ka ha we nara otuto n'aka madu. N'ezie asim unu, Ha nēnwezu ugwọ-ọlu-ha.

Viz kapitola kopírovat




Matiu 6:2

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy