Matiu 5:26 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a26 Nʼezie, agwa m gị, ị gaghị e si nʼebe ahụ pụta ruo mgbe ị kwụghachiri kobo niile i ji. Viz kapitolaBible Nso26 N'ezie asim i, I gaghi-aputa n'ebe ahu ma-ọli, rue mb͕e i gākwughachi farthing ikpe-azu. Viz kapitola |