Matiu 5:17 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a17 “Unu echela na m bịara ịkagbu iwu Mosis, maọbụ ozizi ndị amụma. Abịaghị m ịkagbu akagbu, kama abịara m imezu ha. Viz kapitolaBible Nso17 Unu echèla na abiaram imebi iwu Chineke ma-ọbu ndi-amuma-Ya: abiaghm imebi, kama imezu ya. Viz kapitola |