Matiu 4:8 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a8 Ọzọkwa, ekwensu kpọọrọ ya gaa nʼelu ugwu dị elu, gosi ya alaeze niile nke ụwa na ebube ha. Viz kapitolaBible Nso8 Ọzọ kwa, ekwensu kuru Ya ga ugwu di oké elu, we gosi Ya ala-eze nile nke uwa, na ebube-ha; Viz kapitola |