Matiu 4:5 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a5 Mgbe ahụ, ekwensu duuru ya baa nʼobodo nsọ ahụ, mee ka o guzo nʼebe dịkarịsịrị elu nke ụlọnsọ ukwu, Viz kapitolaBible Nso5 Mb͕e ahu ekwensu kuru Ya bà n'obodo nsọ; o we guzo Ya n'elu akuku ulo uku Chineke, Viz kapitola |