Matiu 4:15 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a15 “Ala Zebụlọn na ala Naftalị, nke dị nʼakụkụ osimiri, nʼofe Jọdan, Galili nke ndị mba ọzọ, Viz kapitolaBible Nso15 Ala Zebulun na ala Naftali, N'uzọ oké osimiri, n'ofè Jọdan, Galili nke ndi-mba ọzọ, Viz kapitola |