Online Bible

- Reklamy -




Matiu 3:9 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

9 Unu echekwala na unu pụrụ ị sị nʼime onwe unu, ‘Anyị nwere Ebraham dịka nna,’ nʼihi na Chineke pụrụ isite na nkume ndị a mepụtara Ebraham ụmụ.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

9 unu echè-kwa-la ikwu nime onwe-unu, si, Ayi nwere Abraham na nna: n'ihi na asim unu, na Chineke puru ime ka umu tolitere Abraham site na nkume ndia.

Viz kapitola kopírovat




Matiu 3:9

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy