Online Bible

- Reklamy -




Matiu 3:3 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

3 Nʼihi na nwoke a bụ onye e kwuru okwu banyere ya site nʼọnụ onye amụma Aịzaya sị, “Otu onye na-eti mkpu nʼọzara, na-asị, ‘Dozienụ ụzọ maka Onyenwe anyị, meenụ ka okporoụzọ ya guzozie.’ ”

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

3 N'ihi na nwoke a bu onye ekwuru okwu bayere ya site n'ọnu Aisaia onye-amuma, si, Olu otù onye nēti nkpu n'ọhia, si, Dozienu uzọ Onye-nwe-ayi, Menu okporo-uzọ-Ya ka ha guzozie.

Viz kapitola kopírovat




Matiu 3:3

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy