Online Bible

- Reklamy -




Matiu 2:8 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

8 O zipụrụ ha ije Betlehem sị ha, “Gaanụ lee anya nke ọma chọpụta ebe nwantakịrị ahụ nọ. Mgbe unu chọtara ya, bịanụ mee ka m mara, ka m gaakwa kpọọ isiala nye ya.”

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

8 O we zìe ha je Betlehem, si, Ganu chọputa nke-ọma okwu bayere Nwatakiri ahu; ma mb͕e ọ bula unu gāchọta Ya, bia kọrọm, ka mu onwem we je kwa kpọ isi ala nye Ya.

Viz kapitola kopírovat




Matiu 2:8

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy