Matiu 2:23 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a23 Ọ gara biri nʼobodo a na-akpọ Nazaret. E sitekwara otu a mezuo okwu ọnụ ndị amụma sị na, “A ga-akpọ ya onye Nazaret.” Viz kapitolaBible Nso23 we bia biri n'obodo anākpọ Nazaret: ka okwu ekwuru site n'ọnu ndi-amuma we mezu, na agākpọ Ya Onye Nazaret. Viz kapitola |