Online Bible

- Reklamy -




Matiu 2:22 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

22 Mgbe ọ nụrụ na eze ọhụrụ gbanwere Herọd na Judịa bụ nwa ya a na-akpọ Akelus, egwu tụrụ Josef ịlaghachi ebe ahụ. Ma nʼihi na adọwo ya aka na ntị na nrọ, ọ wezugara onwe ya gaa nʼakụkụ Galili.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

22 Ma mb͕e ọ nuru na Akeleọs bu eze Judia n'ọnọdu nna-ya Herod, ọ turu egwu ije ebe ahu; ma ebe Chineke duru ya ọdú na nrọ, o wezugara onwe-ya ga n'akuku Galili,

Viz kapitola kopírovat




Matiu 2:22

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy