Matiu 2:20 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 sị ya, “Bilie, kpọrọ nwantakịrị ahụ na nne ya laghachi nʼala Izrel nʼihi na ndị na-achọ igbu ya anwụọla.” Viz kapitolaBible Nso20 si, Bilie, kuru Nwatakiri ahu na nne-Ya, ga ala Israel: n'ihi na ndi nāchọ ndu Nwatakiri ahu anwuwo. Viz kapitola |