Matiu 2:12 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a12 Nʼihi na a dọrọ ha aka na ntị na nrọ ka ha ghara ịlaghachikwuru Herọd, ha sitere nʼụzọ ọzọ laghachi obodo ha. Viz kapitolaBible Nso12 Ebe Chineke duru ha ọdú na nrọ ka ha ghara ilaghachi jekuru Herod, ha we wezuga onwe-ha ga ala-ha site n'uzọ ọzọ. Viz kapitola |