Matiu 19:7 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a7 Ha jụrụ ya sị, “Gịnị mekwaranụ Mosis ji nye iwu si na nwoke ọbụla nwere ohere ide akwụkwọ alụkwaghị m nye nwunye ya?” Viz kapitolaBible Nso7 Ha si Ya, Gini kwa ka Moses ji nye iwu inye akwukwọ nkewa, na irapu ya? Viz kapitola |