Matiu 19:4 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a4 Ọ zara ha sị, “Ọ bụ na unu agụtabeghị na akwụkwọ nsọ, na Onye kere ha na mbụ kere ha nwoke na nwanyị. Viz kapitolaBible Nso4 O we za, si, Ùnu agughi na Onye kère ha site na nmalite mere ha nwoke na nwayi, Viz kapitola |