Online Bible

- Reklamy -




Matiu 19:23 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

23 Mgbe ahụ Jisọs gwara ndị na-eso ụzọ ya sị, “Nʼezie agwa m unu, ọ bụ nnọọ ihe siri ike na onye ọgaranya ga-abanye nʼalaeze eluigwe.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

23 Jisus we si ndi nēso uzọ-Ya, N'ezie asim unu, Ọ diri ọgaranya ike ibà n'ala-eze elu-igwe.

Viz kapitola kopírovat




Matiu 19:23

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy