Matiu 19:1 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a1 Mgbe Jisọs kwusiri okwu ndị a, o hapụrụ Galili gaa na mpaghara Judịa, nke dị nʼofe osimiri Jọdan. Viz kapitolaBible Nso1 O rue, mb͕e Jisus kwubìri okwu ndia, O si na Galili zọlie, bia n'ókè-ala Judia n'ofè Jọdan; Viz kapitola |