Matiu 18:30 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a30 “Ma o kwenyeghị, kama ọ gara tụba ya nʼụlọ mkpọrọ, ebe ọ ga-anọ ruo mgbe ọ kwụsịrị ụgwọ niile o ji ya. Viz kapitolaBible Nso30 Ma ọ chọgh: kama o jere tubà ya n'ulo-nkpọrọ, rue mb͕e ọ gākwughachi ihe o ji. Viz kapitola |