Online Bible

- Reklamy -




Matiu 18:16 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

16 Ma ọ bụrụ na o geghị gị ntị, kpọrọ otu onye maọbụ mmadụ abụọ ọzọ laghachi azụ nʼebe ọ nọ, ‘ka okwu ọbụla ekwuru bụrụ nke mmadụ abụọ maọbụ atọ ga-agba akaebe banyere ya.’

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

16 Ma ọ buru na ọ nughi, kuru otù madu ma-ọbu madu abua ọzọ tiyere onwe-gi, ka ewe me okwu ọ bula ekwuru ka o guzo n'ọnu ndi-àmà abua ma-ọbu atọ.

Viz kapitola kopírovat




Matiu 18:16

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy