Matiu 17:2 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a2 Nʼebe ahụ a gbanwere ọdịdị ya nʼihu ha, ihu ya na-enwupụ dị ka anyanwụ, uwe ya chapụkwara dị ka ìhè. Viz kapitolaBible Nso2 O we nwogha n'iru ha: iru-Ya we nēnwupu dika anyanwu, uwe-Ya nile we nācha ucha dika ìhè. Viz kapitola |