Matiu 15:29 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a29 Jisọs hapụrụ ebe ahụ lọghachi nʼakụkụ osimiri Galili. Ọ rịgooro nʼelu ugwu nọdụ ala. Viz kapitolaBible Nso29 Jisus we si n'ebe ahu pua bia n'usọ osimiri Galili; O we rigo n'ugwu ahu, we nọdu n'ebe ahu. Viz kapitola |