Matiu 15:20 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a20 Ihe ndị a bụ ihe na-emerụ mmadụ, ọ bụghị ma mmadụ kwọrọ aka tupu o rie nri, maọbụ na ọ kwọghị.” Viz kapitolaBible Nso20 ndia bu ihe nēmeru madu: ma iwere aka anākwọghi akwọ iri ihe adighi-emeru madu. Viz kapitola |