Matiu 15:11 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a11 Ọ bụghị ihe banyere mmadụ nʼọnụ na-emerụ ya, kama ọ bụ ihe sị nʼọnụ onye ahụ pụta na-emerụ ya.” Viz kapitolaBible Nso11 Ọ bughi ihe nābà n'ọnu nēmeru madu; kama ihe si n'ọnu puta, ọ bu nke ahu nēmeru madu. Viz kapitola |