Matiu 14:3 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 Nʼihi na, Herọd jidere Jọn kee ya agbụ tinye ya nʼụlọ mkpọrọ, nʼihi Herodịas nwunye Filip nwanne ya nwoke. Viz kapitolaBible Nso3 N'ihi na Herod jidereri Jọn, we ke ya ab͕u, tiye ya n'ulo-nkpọrọ n'ihi Herodias, nwunye Filip nwa-nna-ya. Viz kapitola |