Matiu 14:28 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a28 Pita zara ya, “Onyenwe anyị, ọ bụrụ na ọ bụ gị, sị m bịakwute gị nʼelu mmiri.” Viz kapitolaBible Nso28 Pita we za Ya, si, Onye-nwe-ayi, ọ buru na ọ bu Gi onwe-gi, sim biakute Gi n'elu miri. Viz kapitola |