Matiu 14:25 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a25 Ma ihe dị ka site nʼelekere atọ ruo elekere isii nke ụtụtụ, Jisọs bịakwutere ha, na-aga ije nʼelu osimiri. Viz kapitolaBible Nso25 Ma na nche nke-anọ n'abali Ọ biakutere ha, nēje ije n'elu oké osimiri. Viz kapitola |