Matiu 13:56 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a56 Ụmụnne ya ndị inyom niile, ha anọghị nʼetiti anyị? Olee ebekwa ka nwoke a si nweta ihe ndị a?” Viz kapitolaBible Nso56 Na umu-nne-Ya ndinyom, hà nile anọghi n'etiti ayi? Òle ebe kwa Nwoke a nwere ihe ndia nile? Viz kapitola |