Online Bible

- Reklamy -




Matiu 13:39 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

39 Onye iro ahụ gara kụọ mkpụrụ puru ahịhịa bụ ekwensu. Owuwe ihe ubi nọchiri anya ọgwụgwụ oge. Ndị owuwe ihe ubi bụkwa ndị mmụọ ozi.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

39 onye-iro ahu nke ghara ha bu ekwensu: owuwe-ihe-ubi bu ọgwugwu oge a; ndi ahu nēwe ihe-ubi bu ndi-mọ-ozi.

Viz kapitola kopírovat




Matiu 13:39

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy