37 Jisọs zara ha sị, “Nwoke ahụ kụrụ mkpụrụ ahụ bụ Nwa nke Mmadụ.
37 O we za, si, Onye nāgha nkpuru ọma ahu bu Nwa nke madu;