Matiu 13:3 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a3 O ji ilu gwa ha ọtụtụ ihe. Ọ gwara ha sị, “O nwere otu onye ọrụ ubi gara ịkụ mkpụrụ nʼubi ya. Viz kapitolaBible Nso3 O we gwa ha ọtutu okwu n'ilu di iche iche, si, Le, ọgha-nkpuru puru ka ọ gha nkpuru; Viz kapitola |