Online Bible

- Reklamy -




Matiu 13:2 - Baịbụlụ Nsọ nʼIgbo Ndị Ugbu a

2 Igwe mmadụ dị ukwuu bịakwutere ya, nke mere ka ọ baa nʼime ụgbọ mmiri. Nʼime ya ka ọ nọ na-ezi ndị mmadụ nọ nʼọnụ mmiri ahụ na-ege ya ntị ihe.

Viz kapitola kopírovat

Bible Nso

2 Oké ìgwè madu we zukọ n'ebe Ọ nọ, ya mere Ọ batara n'ub͕ọ, nọdu ala; ìgwè madu ahu nile guzo-kwa-ra n'ótú.

Viz kapitola kopírovat




Matiu 13:2

Následuj nás:

Reklamy


Reklamy